Academic publishing focused on Africa

[email protected] +1 856 520 0101
IWE NWANNE ANAGHI ERU N’OKPUKPU

Book

Iwe Nwanne Anaghi Eru N’Okpukpu

By Emmanuel Ugokwe

$15.00

$10.00

Available

ISBN: 978-978-49498-2-8

Publication year: 2010

Format: Paperback

Publisher: Goldline & Jacobs Publishing

Description

Akụkọ a bụ banyere umunne abụọ Amanze na Ikediobi bụ ndi nọ na iro ọtụtụ afọ. Ihe nile di n’ elu ụwa nwere ihe mere ha jiri dịịri. Ha nile nwere ihe ha na arụ. Nwanne enweghi ihe dika ya. Oso n’ otu n’ ime ihe di n’ ụwa ana agaghi eji ego zụta. Mana obụ nani mgbe ụkwụ jiere agụ, ka mgbada ji abiara ya ụgwo. Mgbe mmadụ na nwanne ya bịara nwebe okwu bụ mgbe ụmụ nnadi na-abia n’ etiti ha. Akụ gụrụ nwata agụụ anaghi arụ ya afo. Ha mesịrị dozie okwu we birikwa. Ya bụrụ ya. Ihe mere eji egbochi agadi nwanyị ịta ụkpala bụ, n’ihi na obuta ụkwara ozuo oha onụ. ABOUT THE AUTHOR Emmanuel Ugokwe bu onye Uzii nke nọ na okpuru ọchịchị ime obodo Ideatọ nọtự nke di na Steeti Imo na Naijiria. Ogựrự akwựkwọ na comuniti skulu wan Uzii na Iheme memoria grama skulu Arondizuogu na Sekọndịrị Comashialu Skulu Osina. Ugbu a obự nwa akwựkwọ mahadum nke dị na Nsukka. Ugokwe ihe nrita na afo 2008 na obodo England rita abuo ozo na obodo anyị bự Naijiria na otu afo ahự dịka onye kasị ede Igbo nke onye nyere ya bu nnukwu sinatọ Ken Nnamani na Zamfara steeti ma ritakwa otu ọzọ na afọ 2009.

Publish with us

Advancing African scholarship through books and journals.

Goldline & Jacobs Publishing welcomes manuscripts in the Humanities, Social Sciences, biographies, fiction, and Africa-focused scholarship.

Author support

Review our submission guidelines or send your manuscript for consideration.