IWE NWANNE ANAGHI ERU N’OKPUKPU
$10.00
Akụkọ a bụ banyere umunne abụọ Amanze na Ikediobi bụ ndi nọ na iro ọtụtụ afọ. Ihe nile di n’ elu ụwa nwere ihe mere ha jiri dịịri. Ha nile nwere ihe ha na arụ. Nwanne enweghi ihe dika ya. Oso n’ otu n’ ime ihe di n’ ụwa ana agaghi eji ego zụta. Mana obụ nani mgbe ụkwụ jiere agụ, ka mgbada ji abiara ya ụgwo. Mgbe mmadụ na nwanne ya bịara nwebe okwu bụ mgbe ụmụ nnadi na-abia n’ etiti ha.
Reviews
There are no reviews yet.